Aịzaya 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ ya mere Jehova ji na-eweso ndị ya iwe dị ọkụ, ọ ga-esetịkwa aka ya mee ha ihe wee gbuo ha.+ Ugwu ga-ama jijiji,+ ozu ha ga-adịkwa ka ihe e kpofuru ekpofu n’etiti okporo ámá.+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị. Jeremaya 25:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Lee! Ọdachi ga-esi n’otu mba ruo ná mba ọzọ,+ a ga-esikwa n’ime ime ụwa kpalie oké ifufe.+
25 Ọ bụ ya mere Jehova ji na-eweso ndị ya iwe dị ọkụ, ọ ga-esetịkwa aka ya mee ha ihe wee gbuo ha.+ Ugwu ga-ama jijiji,+ ozu ha ga-adịkwa ka ihe e kpofuru ekpofu n’etiti okporo ámá.+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.
32 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Lee! Ọdachi ga-esi n’otu mba ruo ná mba ọzọ,+ a ga-esikwa n’ime ime ụwa kpalie oké ifufe.+