7 Ma Jehova bụ́ Chineke m, gị onwe gị emewo ohu gị eze n’ọnọdụ Devid nna m, m ka bụkwa nwata.+ Amaghị m otú e si apụ apụ, amaghịkwa m otú e si abata abata.+
12 Ekwela ka onye ọ bụla lelịa gị anya n’ihi na ị bụ okorobịa.+ Kama nke ahụ, bụụrụ ndị kwesịrị ntụkwasị obi+ ihe nlereanya,+ n’ikwu okwu, n’omume, n’ịhụnanya, n’okwukwe, n’ịdị ọcha.+