Aịzaya 30:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ebe e wusiri ike nke Fero ga-aghọrọ unu ihe ihere,+ mgbaba unu gbabara na ndò Ijipt ga-aghọkwara unu ihe mmechuihu.+ Jeremaya 37:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Nke a bụ ihe unu ga-agwa eze Juda, bụ́ onye ziri unu ka unu bịa jụọ m ase:+ “Lee! Ndị agha Fero bụ́ ndị na-abịakwute unu inyere unu aka ga-alaghachi n’ala ha, bụ́ Ijipt.+
3 Ebe e wusiri ike nke Fero ga-aghọrọ unu ihe ihere,+ mgbaba unu gbabara na ndò Ijipt ga-aghọkwara unu ihe mmechuihu.+
7 “Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Nke a bụ ihe unu ga-agwa eze Juda, bụ́ onye ziri unu ka unu bịa jụọ m ase:+ “Lee! Ndị agha Fero bụ́ ndị na-abịakwute unu inyere unu aka ga-alaghachi n’ala ha, bụ́ Ijipt.+