Levitikọs 26:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma ndị fọdụrụ n’etiti unu ga-erekasị+ n’ala ndị iro unu n’ihi njehie ha. Ee, ọbụna n’ihi njehie nke ndị nna ha,+ ha ga-erekasị dị ka ha rekasịworo.
39 Ma ndị fọdụrụ n’etiti unu ga-erekasị+ n’ala ndị iro unu n’ihi njehie ha. Ee, ọbụna n’ihi njehie nke ndị nna ha,+ ha ga-erekasị dị ka ha rekasịworo.