Diuterọnọmi 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 a gaghị ekwe ka nwoke mbụ ahụ nke lụrụ ya, bụ́ onye chụpụrụ ya, kpọrọghachi ya ka ọ bụrụ nwunye ya mgbe e merụsịworo ya;+ n’ihi na nke ahụ bụ ihe arụ n’anya Jehova, emekwala ka ala nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị mehie.
4 a gaghị ekwe ka nwoke mbụ ahụ nke lụrụ ya, bụ́ onye chụpụrụ ya, kpọrọghachi ya ka ọ bụrụ nwunye ya mgbe e merụsịworo ya;+ n’ihi na nke ahụ bụ ihe arụ n’anya Jehova, emekwala ka ala nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị mehie.