26 bụ́ Ijipt+ na Juda+ na Idọm+ na ụmụ Amọn+ na Moab+ na ndị niile na-akpụ ntutu dị n’agba ntị abụọ ha, bụ́ ndị bi n’ala ịkpa;+ n’ihi na mba niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ụlọ Izrel dum bụkwa ndị a na-ebighị úgwù n’obi.”+
32 A ga-achịrị kamel ha,+ chịkọrọkwa ìgwè anụ ụlọ ha. M ga-achụsasị ha ebe niile,*+ bụ́ ndị kpụrụ ntutu dị n’agba ntị ha abụọ akpụ;+ m ga-esikwa n’ógbè niile dị ya nso wetara ha ọdachi,” ka Jehova kwuru.