12 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee! Ọ bụ ezie na ịṅụ iko a amaghị ha ahụ́, ha aghaghị ịṅụ ya.+ À ga-ahapụ gị onwe gị kpamkpam n’enyeghị gị ntaramahụhụ? A gaghị ahapụ gị n’enyeghị gị ntaramahụhụ, n’ihi na ị ghaghị ịṅụ ya.”+
16 N’ihi na otú unu si ṅụọ ihe ọṅụṅụ n’ugwu nsọ m ka mba niile ga na-aṅụ+ mgbe niile. Ha ga-aṅụ ihe ọṅụṅụ ma loda ya wee dịrị ka ndị na-adịtụbeghị adị.