Aịzaya 34:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A ga-atụfu ndị ha e gburu egbu; ozu ha ga na-esi ísì;+ ugwu ga-agbaze n’ihi ọbara ha.+ Aịzaya 66:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+ Jeremaya 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ esiwo n’ụzọ e ji ụkwụ waa n’ala ịkpa bịa. N’ihi na mma agha Jehova na-eripịa ala a, malite n’otu nsọtụ ruo na nsọtụ nke ọzọ.+ Udo adịrịghị anụ ahụ́ ọ bụla.
16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+
12 Ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ esiwo n’ụzọ e ji ụkwụ waa n’ala ịkpa bịa. N’ihi na mma agha Jehova na-eripịa ala a, malite n’otu nsọtụ ruo na nsọtụ nke ọzọ.+ Udo adịrịghị anụ ahụ́ ọ bụla.