Jeremaya 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nwoke a bụ́ Konaya+ ọ̀ bụ arịa nkịtị e ledara anya, nke a kụriri akụri,+ ka ọ̀ bụ arịa mmadụ na-enweghị mmasị na ya?+ Gịnị mere a ga-eji tụda ya na mkpụrụ ya n’ala, tụgakwa ha n’ala ha na-amaghị?’+
28 Nwoke a bụ́ Konaya+ ọ̀ bụ arịa nkịtị e ledara anya, nke a kụriri akụri,+ ka ọ̀ bụ arịa mmadụ na-enweghị mmasị na ya?+ Gịnị mere a ga-eji tụda ya na mkpụrụ ya n’ala, tụgakwa ha n’ala ha na-amaghị?’+