Jeremaya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ma, gị onwe gị, kee ájị̀ n’úkwù,+ bilie gwa ha ihe niile m na-enye gị n’iwu. Atụla ụjọ n’ihi ha,+ ka m wee ghara ime ka ụjọ jide gị n’ihu ha.
17 “Ma, gị onwe gị, kee ájị̀ n’úkwù,+ bilie gwa ha ihe niile m na-enye gị n’iwu. Atụla ụjọ n’ihi ha,+ ka m wee ghara ime ka ụjọ jide gị n’ihu ha.