Jeremaya 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma, ha ekwughị n’obi ha, sị: “Ka anyị tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke anyị,+ Onye na-eme ka e nwee nnukwu mmiri ozuzo na ụbịa mmiri na ụla mmiri n’oge ha,+ Onye na-echekwara anyị izu a kara aka maka owuwe ihe ubi anyị.”+
24 Ma, ha ekwughị n’obi ha, sị: “Ka anyị tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke anyị,+ Onye na-eme ka e nwee nnukwu mmiri ozuzo na ụbịa mmiri na ụla mmiri n’oge ha,+ Onye na-echekwara anyị izu a kara aka maka owuwe ihe ubi anyị.”+