Jeremaya 32:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Lee! Ndị mmadụ abịawo n’obodo a maa ékpè+ iji weghara ya,+ a ga-enyefekwa obodo a n’aka ndị Kaldia, bụ́ ndị na-ebuso ya agha,+ n’ihi mma agha+ na ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe;+ ihe i kwuru emewo, gị onwe gị na-ahụkwa ya.+
24 Lee! Ndị mmadụ abịawo n’obodo a maa ékpè+ iji weghara ya,+ a ga-enyefekwa obodo a n’aka ndị Kaldia, bụ́ ndị na-ebuso ya agha,+ n’ihi mma agha+ na ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe;+ ihe i kwuru emewo, gị onwe gị na-ahụkwa ya.+