Jeremaya 29:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Unu ekwela ka ndị amụma unu bụ́ ndị nọ n’etiti unu nakwa ndị na-agbara unu afa duhie unu,+ unu egekwala ntị ná nrọ ha na-arọ.+
8 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Unu ekwela ka ndị amụma unu bụ́ ndị nọ n’etiti unu nakwa ndị na-agbara unu afa duhie unu,+ unu egekwala ntị ná nrọ ha na-arọ.+