2 Ndị Eze 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha bukọkwaara ite na shọvel na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ na iko na arịa niile+ e ji ọla kọpa rụọ, ndị ụmụ Izrel jibu na-eje ozi. 2 Ihe E Mere 36:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Arịa niile+ dị n’ụlọ ezi Chineke, ma ndị ukwu+ ma ndị nta, na akụ̀+ ndị dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ eze+ na nke ndị o mere ndị isi, o buuru ha niile laa Babịlọn.
14 Ha bukọkwaara ite na shọvel na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ na iko na arịa niile+ e ji ọla kọpa rụọ, ndị ụmụ Izrel jibu na-eje ozi.
18 Arịa niile+ dị n’ụlọ ezi Chineke, ma ndị ukwu+ ma ndị nta, na akụ̀+ ndị dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ eze+ na nke ndị o mere ndị isi, o buuru ha niile laa Babịlọn.