Zefanaya 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova akagbuwo ikpe a mara gị.+ Ọ chụpụwo ndị iro gị.+ Eze Izrel, bụ́ Jehova, nọ n’etiti gị.+ Ị gakwaghị atụ ihe ọjọọ egwu.+
15 Jehova akagbuwo ikpe a mara gị.+ Ọ chụpụwo ndị iro gị.+ Eze Izrel, bụ́ Jehova, nọ n’etiti gị.+ Ị gakwaghị atụ ihe ọjọọ egwu.+