Aịzaya 41:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na mụ onwe m, bụ́ Jehova Chineke gị, sekpụ gị n’aka nri gị.+ Ọ bụ m bụ Onye na-asị gị, ‘Atụla egwu.+ Mụ onwe m ga-enyere gị aka.’+ Aịzaya 43:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ M ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ kpọlata mkpụrụ gị, m ga-esikwa n’ebe ọdịda anyanwụ kpọkọta gị.+ Aịzaya 44:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere gị+ na Onye kpụrụ gị,+ onye na-enyere gị aka malite mgbe ị nọ n’afọ,+ ‘Atụla egwu,+ gị ohu m Jekọb, atụkwala egwu, gị Jeshurọn,+ onye m họọrọ.
13 N’ihi na mụ onwe m, bụ́ Jehova Chineke gị, sekpụ gị n’aka nri gị.+ Ọ bụ m bụ Onye na-asị gị, ‘Atụla egwu.+ Mụ onwe m ga-enyere gị aka.’+
5 “Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ M ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ kpọlata mkpụrụ gị, m ga-esikwa n’ebe ọdịda anyanwụ kpọkọta gị.+
2 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere gị+ na Onye kpụrụ gị,+ onye na-enyere gị aka malite mgbe ị nọ n’afọ,+ ‘Atụla egwu,+ gị ohu m Jekọb, atụkwala egwu, gị Jeshurọn,+ onye m họọrọ.