Zekaraya 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na, lee, m na-atụ ha aka,+ ha ga-aghọkwara ndị ohu ha ihe nkwata.’+ Unu ga-amata na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m.+
9 N’ihi na, lee, m na-atụ ha aka,+ ha ga-aghọkwara ndị ohu ha ihe nkwata.’+ Unu ga-amata na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m.+