Maịka 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, ụlọ nche nke ìgwè atụrụ, ugwu nke ada bụ́ Zayọn,+ ọ ga-erute n’ebe ị nọ, ee, alaeze mbụ ga-abịa,+ bụ́ alaeze nke ada bụ́ Jeruselem.+
8 “Ma gị onwe gị, ụlọ nche nke ìgwè atụrụ, ugwu nke ada bụ́ Zayọn,+ ọ ga-erute n’ebe ị nọ, ee, alaeze mbụ ga-abịa,+ bụ́ alaeze nke ada bụ́ Jeruselem.+