Ndị Ikpe 9:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Chineke mekwara ka ndị Shikem jiri isi ha buru ihe ọjọọ niile ha mere, ka nkọcha+ Jotam+ nwa Jerọbel+ kọchara ha wee mezuo n’isi ha.+ Ilu 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova emewo ihe niile maka nzube ya,+ ee, ọbụna onye ajọ omume maka ụbọchị ihe ọjọọ.+
57 Chineke mekwara ka ndị Shikem jiri isi ha buru ihe ọjọọ niile ha mere, ka nkọcha+ Jotam+ nwa Jerọbel+ kọchara ha wee mezuo n’isi ha.+