34 M ga-esikwa n’etiti ndị dị iche iche kpọpụta unu, sikwa n’ala niile a chụsasịrị unu jiri aka dị ike na ogwe aka a gbatịrị agbatị na ọnụma a wụpụrụ awụpụ kpọkọta unu.+
12 Dị ka onye na-azụ ìgwè atụrụ ya si elekọta ha+ n’ụbọchị ọ nọ n’etiti atụrụ ya ndị gbasara agbasa,+ otú ahụ ka m ga-elekọta atụrụ m. M ga-anapụtakwa ha n’ebe niile a chụsasịrị ha n’ụbọchị ígwé ojii na oké ọchịchịrị.+