Abụ Ọma 79:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga na-ewe oké iwe? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka iwe gị ga na-enwu dị ka ọkụ?+
5 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga na-ewe oké iwe? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka iwe gị ga na-enwu dị ka ọkụ?+