Jenesis 48:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otú ọ dị, Izrel setịrị aka nri ya wee tụkwasị ya n’isi Ifrem,+ ọ bụ ezie na ọ bụ nke nwata,+ ọ tụkwasịkwara aka ekpe ya n’isi Manase.+ Ọ ma ama bikwasị ha aka otú ahụ, ebe ọ bụ na Manase bụ ọkpara.+ Ọpụpụ 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gwa Fero, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Izrel bụ nwa m nwoke, ọkpara m.+
14 Otú ọ dị, Izrel setịrị aka nri ya wee tụkwasị ya n’isi Ifrem,+ ọ bụ ezie na ọ bụ nke nwata,+ ọ tụkwasịkwara aka ekpe ya n’isi Manase.+ Ọ ma ama bikwasị ha aka otú ahụ, ebe ọ bụ na Manase bụ ọkpara.+