Abụ Ọma 102:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na Jehova ga-ewu Zayọn;+Ọ ga-apụta n’ebube ya.+ Abụ Ọma 147:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova na-ewu Jeruselem;+Ọ na-achịkọta ndị Izrel a chụsara achụsa.+ Jeremaya 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga na-ele ha anya ọma,+ m ga-emekwa ka ha lọta n’ala a.+ M ga-ewu ha dị ka ụlọ, agaghị m akwatu ha; m ga-akụ ha dị ka osisi, agaghịkwa m efopụ ha.+ Jeremaya 32:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 M ga-enwe aṅụrị n’imere ha ihe ọma,+ m ga-eji obi m dum na mkpụrụ obi m dum kụọ ha n’ala a+ dị ka osisi n’ikwesi ntụkwasị obi.’”
6 M ga na-ele ha anya ọma,+ m ga-emekwa ka ha lọta n’ala a.+ M ga-ewu ha dị ka ụlọ, agaghị m akwatu ha; m ga-akụ ha dị ka osisi, agaghịkwa m efopụ ha.+
41 M ga-enwe aṅụrị n’imere ha ihe ọma,+ m ga-eji obi m dum na mkpụrụ obi m dum kụọ ha n’ala a+ dị ka osisi n’ikwesi ntụkwasị obi.’”