Jeremaya 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ‘“A ga-eburu ha laa Babịlọn,+ ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ha ga-adị ruo mgbe m ga-elebara ha anya,”+ ka Jehova kwuru. “M ga-ebugote ha wee bulata ha ebe a.”’”+
22 ‘“A ga-eburu ha laa Babịlọn,+ ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ha ga-adị ruo mgbe m ga-elebara ha anya,”+ ka Jehova kwuru. “M ga-ebugote ha wee bulata ha ebe a.”’”+