Nehemaya 3:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Onye na-eso ya bụ Pelal nwa Yuzaị. Ọ rụrụ ọrụ n’ihu Nkuku Mgbidi na ụlọ elu nke sepụtara isi n’Ụlọ Eze,+ nke dị ná mgbago n’Ogige Ndị Nche.+ Onye na-eso ya bụ Pedaya nwa Perọsh.+ Jeremaya 33:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Okwu Jehova wee ruo Jeremaya ntị nke ugboro abụọ, mgbe ọ ka nọ n’ebe a kpọchiri ya n’Ogige Ndị Nche,+ sị:
25 Onye na-eso ya bụ Pelal nwa Yuzaị. Ọ rụrụ ọrụ n’ihu Nkuku Mgbidi na ụlọ elu nke sepụtara isi n’Ụlọ Eze,+ nke dị ná mgbago n’Ogige Ndị Nche.+ Onye na-eso ya bụ Pedaya nwa Perọsh.+
33 Okwu Jehova wee ruo Jeremaya ntị nke ugboro abụọ, mgbe ọ ka nọ n’ebe a kpọchiri ya n’Ogige Ndị Nche,+ sị: