Levitikọs 27:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụrụ na ọ bụ mgbe afọ Jubili gasịrị ka o doro ubi ya nsọ, onye nchụàjà ga-agbakọrọ ya ọnụ ahịa ya dabere n’afọ ole fọdụrụ tupu afọ Jubili ọzọ eruo, a ga-esepụkwa ihe n’ọnụ ahịa e kpebiri.+
18 Ọ bụrụ na ọ bụ mgbe afọ Jubili gasịrị ka o doro ubi ya nsọ, onye nchụàjà ga-agbakọrọ ya ọnụ ahịa ya dabere n’afọ ole fọdụrụ tupu afọ Jubili ọzọ eruo, a ga-esepụkwa ihe n’ọnụ ahịa e kpebiri.+