Jeremaya 31:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-agha mkpụrụ nke bụ́ mmadụ na mkpụrụ nke bụ́ anụ ụlọ n’ụlọ Izrel nakwa n’ụlọ Juda.”+
27 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-agha mkpụrụ nke bụ́ mmadụ na mkpụrụ nke bụ́ anụ ụlọ n’ụlọ Izrel nakwa n’ụlọ Juda.”+