Diuterọnọmi 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ bụrụ na e resị gị nwanne gị, ya bụ, nwoke Hibru ma ọ bụ nwaanyị Hibru,+ ọ bụrụkwa na o jeworo gị ozi afọ isii, n’ime afọ nke asaa ị ga-ahapụ ya ka ọ lawa wee bụrụ onye nweere onwe ya.+
12 “Ọ bụrụ na e resị gị nwanne gị, ya bụ, nwoke Hibru ma ọ bụ nwaanyị Hibru,+ ọ bụrụkwa na o jeworo gị ozi afọ isii, n’ime afọ nke asaa ị ga-ahapụ ya ka ọ lawa wee bụrụ onye nweere onwe ya.+