Jeremaya 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 onye okwu Jehova ruru ntị n’ụbọchị Josaya+ nwa Emọn,+ bụ́ eze Juda, n’afọ nke iri na atọ nke ọchịchị ya.+ Jeremaya 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Malite n’afọ nke iri na atọ nke ọchịchị Josaya+ nwa Emọn, bụ́ eze Juda, ruo taa, afọ iri abụọ na atọ a, okwu Jehova anọwo na-eru m ntị, m wee na-agwa unu okwu, na-ebili n’isi ụtụtụ na-ekwu okwu, ma unu egeghị ntị.+
2 onye okwu Jehova ruru ntị n’ụbọchị Josaya+ nwa Emọn,+ bụ́ eze Juda, n’afọ nke iri na atọ nke ọchịchị ya.+
3 “Malite n’afọ nke iri na atọ nke ọchịchị Josaya+ nwa Emọn, bụ́ eze Juda, ruo taa, afọ iri abụọ na atọ a, okwu Jehova anọwo na-eru m ntị, m wee na-agwa unu okwu, na-ebili n’isi ụtụtụ na-ekwu okwu, ma unu egeghị ntị.+