Jeremaya 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Kwuonụ banyere ya, ee, gwanụ ya mba dị iche iche. Kwusaanụ ya megide Jeruselem.” “Ndị nche si n’ala dị anya na-abịa,+ ha ga-etikwa mkpu megide obodo ndị dị na Juda. Jeremaya 32:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “‘N’ihi na ụmụ Izrel na ụmụ Juda na-eme naanị ihe jọrọ njọ n’anya m, malite mgbe ha bụ ụmụaka;+ n’ihi na ụmụ Izrel ji ọrụ aka ha na-akpasu m iwe,’+ ka Jehova kwuru.
16 Kwuonụ banyere ya, ee, gwanụ ya mba dị iche iche. Kwusaanụ ya megide Jeruselem.” “Ndị nche si n’ala dị anya na-abịa,+ ha ga-etikwa mkpu megide obodo ndị dị na Juda.
30 “‘N’ihi na ụmụ Izrel na ụmụ Juda na-eme naanị ihe jọrọ njọ n’anya m, malite mgbe ha bụ ụmụaka;+ n’ihi na ụmụ Izrel ji ọrụ aka ha na-akpasu m iwe,’+ ka Jehova kwuru.