2 Ndị Eze 23:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Jehoyakim+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya bụ́ onye si Ruma. Jeremaya 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Nke a bụ okwu Jehova nke ruru Jeremaya ntị n’ụbọchị Jehoyakim+ nwa Josaya, eze Juda, sị:
36 Jehoyakim+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya bụ́ onye si Ruma.