Abụ Ọma 50:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Lee, gị onwe gị kpọrọ ịdọ aka ná ntị asị,+Ị na-elegharakwa okwu m anya.+ Aịzaya 28:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị na-etu ọnụ, unu ndị nọ na Jeruselem na-achị ndị a:+