Jeremaya 32:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’oge ahụ, ndị agha eze Babịlọn nọchibidoro Jeruselem;+ e jikwa Jeremaya onye amụma eji n’Ogige Ndị Nche+ nke dị n’ụlọ eze Juda; Jeremaya 37:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị isi+ wee weso Jeremaya iwe,+ ha wee tie ya ihe+ ma tụba ya n’ụlọ mkpọrọ,+ n’ụlọ Jehọnatan+ bụ́ odeakwụkwọ, n’ihi na ọ bụ ebe ahụ ka ha ji mere ụlọ mkpọrọ.+
2 N’oge ahụ, ndị agha eze Babịlọn nọchibidoro Jeruselem;+ e jikwa Jeremaya onye amụma eji n’Ogige Ndị Nche+ nke dị n’ụlọ eze Juda;
15 Ndị isi+ wee weso Jeremaya iwe,+ ha wee tie ya ihe+ ma tụba ya n’ụlọ mkpọrọ,+ n’ụlọ Jehọnatan+ bụ́ odeakwụkwọ, n’ihi na ọ bụ ebe ahụ ka ha ji mere ụlọ mkpọrọ.+