16 “Gaa gwa Ibed-melek+ onye Itiopia, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Lee, m ga-eme ka ihe m kwuru banyere obodo a mezuo, ọ bụ ọdachi, ọ bụghị ihe ọma,+ ọ ga-eme n’ihu gị n’ụbọchị ahụ.”’+
27 Ya mere, o biliri gaa, ma, lee! otu ọnaozi+ Itiopia,+ nke nwere ike dị ukwuu n’okpuru Kandesi bụ́ eze nwaanyị ndị Itiopia, onye na-elekọta akụ̀ ya niile. Ọ gara Jeruselem ife Chineke,+