Jeremaya 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọdụrụ n’obodo a;+ ma onye pụrụ wee gbakwuru ndị Kaldia, bụ́ ndị nọchibidoro unu, ga-adị ndụ, mkpụrụ obi ya ga-abụrụ ya ihe nkwata.”’+ Jeremaya 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M gwara Zedekaya+ bụ́ eze Juda okwu a niile,+ sị: “Nyaranụ yok eze Babịlọn n’olu, jeekwaranụ ya na ndị ya ozi ka unu wee dịrị ndụ.+
9 “Mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọdụrụ n’obodo a;+ ma onye pụrụ wee gbakwuru ndị Kaldia, bụ́ ndị nọchibidoro unu, ga-adị ndụ, mkpụrụ obi ya ga-abụrụ ya ihe nkwata.”’+
12 M gwara Zedekaya+ bụ́ eze Juda okwu a niile,+ sị: “Nyaranụ yok eze Babịlọn n’olu, jeekwaranụ ya na ndị ya ozi ka unu wee dịrị ndụ.+