Diuterọnọmi 28:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ihe ị ga-eji anya gị hụ ga-agbaka gị isi.+ Aịzaya 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 a ga-akụri ụmụ ha n’ihu ha.+ A ga-akwakọrọ ihe niile dị n’ụlọ ha, dinaakwa ndị nwunye ha n’ike.+