Jeremaya 32:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’oge ahụ, ndị agha eze Babịlọn nọchibidoro Jeruselem;+ e jikwa Jeremaya onye amụma eji n’Ogige Ndị Nche+ nke dị n’ụlọ eze Juda; Jeremaya 36:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jeremaya wee nye Barọk iwu, sị: “E gbochiri m ịpụ apụ. Enweghị m ike ịbanye n’ụlọ Jehova.+ Jeremaya 37:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Eze Zedekaya wee nye iwu, ha wee tụba Jeremaya n’ụlọ mkpọrọ dị n’Ogige Ndị Nche;+ a na-esi n’okporo ámá nke ndị na-eme achịcha ewetara ya otu ogbe achịcha kwa ụbọchị,+ ruo mgbe achịcha gwụrụ n’obodo.+ Jeremaya wee nọgide n’Ogige Ndị Nche.+
2 N’oge ahụ, ndị agha eze Babịlọn nọchibidoro Jeruselem;+ e jikwa Jeremaya onye amụma eji n’Ogige Ndị Nche+ nke dị n’ụlọ eze Juda;
21 Eze Zedekaya wee nye iwu, ha wee tụba Jeremaya n’ụlọ mkpọrọ dị n’Ogige Ndị Nche;+ a na-esi n’okporo ámá nke ndị na-eme achịcha ewetara ya otu ogbe achịcha kwa ụbọchị,+ ruo mgbe achịcha gwụrụ n’obodo.+ Jeremaya wee nọgide n’Ogige Ndị Nche.+