Joshụa 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Gibiọn+ na Rema na Bierọt, Ndị Ikpe 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O bikwa n’okpuru nkwụ Debora n’agbata Rema+ na Betel+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu; ụmụ Izrel na-agakwurukwa ya ka o kpeere ha ikpe.
5 O bikwa n’okpuru nkwụ Debora n’agbata Rema+ na Betel+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu; ụmụ Izrel na-agakwurukwa ya ka o kpeere ha ikpe.