14 ha ziri ozi, e wee kpọpụta Jeremaya n’Ogige Ndị Nche+ wee nyefee ya n’aka Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan,+ ka ọ kpọrọ ya laa n’ụlọ ya, ka o wee biri n’etiti ndị ya.
2 Ishmel nwa Netanaya na ndị ikom iri ahụ ya na ha so wee bilie jiri mma agha gbuo Gedalaya nwa Ahaịkam nwa Shefan.+ O wee gbuo onye eze Babịlọn mere onyeisi ala.+