10 Ishmel wee dọrọ ndị niile fọdụrụnụ bụ́ ndị nọ na Mizpa n’agha,+ bụ́ ụmụ nwaanyị eze mụrụ+ na ndị niile fọdụrụ na Mizpa,+ ndị Nebuzaradan bụ́ onyeisi ndị nche nyefere n’aka Gedalaya nwa Ahaịkam ka o lekọtawa.+ Ishmel nwa Netanaya wee dọrọ ha n’agha gawa ka ọ gakwuru ụmụ Amọn.+