8 O wee ruo na mgbe Jeremaya kwuchara ihe niile Jehova nyere ya iwu ka ọ gwa mmadụ niile, ndị nchụàjà na ndị amụma na mmadụ niile ahụ jidere ya, sị: “Ị ga-anwụrịrị.+
5 Ha wee sị Jeremaya: “Ka Jehova bụrụ ezi onye akaebe kwesịrị ntụkwasị obi megide anyị+ ma ọ bụrụ na anyị emeghị kpọmkwem ihe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke gị ziri gị ka ị gwa anyị.+