Jeremaya 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụ Nọf+ na ụmụ Tapanis+ na-eri opu isi gị.+ Ezikiel 30:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụbọchị ga-agba ọchịchịrị na Tihafnihis,+ mgbe m ga-agbaji osisi yok Ijipt+ n’ebe ahụ. N’ime ya ka a ga-ebibi ike ya nke na-ebu ya isi.+ Ígwé ojii ga-ekpuchi ya,+ a ga-adọrọkwa obodo nta ya niile n’agha.+
18 Ụbọchị ga-agba ọchịchịrị na Tihafnihis,+ mgbe m ga-agbaji osisi yok Ijipt+ n’ebe ahụ. N’ime ya ka a ga-ebibi ike ya nke na-ebu ya isi.+ Ígwé ojii ga-ekpuchi ya,+ a ga-adọrọkwa obodo nta ya niile n’agha.+