1 Ndị Eze 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee nwee narị nwunye asaa, ndị bụ́ ada ndị eze, na narị ndị iko atọ; ndị nwunye ya wee jiri nke nta nke nta+ mee ka obi ya chigharịa. 1 Ndị Eze 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+
3 O wee nwee narị nwunye asaa, ndị bụ́ ada ndị eze, na narị ndị iko atọ; ndị nwunye ya wee jiri nke nta nke nta+ mee ka obi ya chigharịa.
25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+