9 Otú ihu ha dị na-agbagide ha akaebe,+ ha na-ekwukwa banyere mmehie ha nke dị ka nke Sọdọm.+ Ha adịghị ezo ya ezo. Ahụhụ ga-adịrị mkpụrụ obi ha! N’ihi na ha ewetaworo onwe ha ọdachi.+
16 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Guzoronụ n’ụzọ hụrụ, jụọnụ ajụjụ okporo ụzọ ndị dịwara kemgbe oge ochie, bụ́ ebe ezi ụzọ dị ugbu a;+ jeekwanụ ije na ya+ ka ahụ́ ruo mkpụrụ obi unu ala.”+ Ma ha nọ na-asị: “Anyị agaghị eje ije na ya.”+