Jeremaya 36:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jeremaya wee kpọọ Barọk+ nwa Neraya ka Barọk dee n’akwụkwọ mpịakọta ihe niile Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya, bụ́ ihe Ọ gwara ya.+ Jeremaya 36:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Jeremaya wee were akwụkwọ mpịakọta ọzọ nye Barọk nwa Neraya, bụ́ odeakwụkwọ,+ o wee dee ihe niile Jeremaya kwuru,+ nke dị n’akwụkwọ ahụ Jehoyakim eze Juda gbara ọkụ;+ a gbakwụnyekwara ya ọtụtụ ihe ọzọ yiri ndị mbụ ahụ.
4 Jeremaya wee kpọọ Barọk+ nwa Neraya ka Barọk dee n’akwụkwọ mpịakọta ihe niile Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya, bụ́ ihe Ọ gwara ya.+
32 Jeremaya wee were akwụkwọ mpịakọta ọzọ nye Barọk nwa Neraya, bụ́ odeakwụkwọ,+ o wee dee ihe niile Jeremaya kwuru,+ nke dị n’akwụkwọ ahụ Jehoyakim eze Juda gbara ọkụ;+ a gbakwụnyekwara ya ọtụtụ ihe ọzọ yiri ndị mbụ ahụ.