Jeremaya 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị banyere ndị Juda niile n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ya bụ, n’afọ mbụ nke ọchịchị Nebukadreza, bụ́ eze Babịlọn; Jeremaya 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee ruo n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, eze Juda, na okwu a si n’ọnụ Jehova ruo Jeremaya ntị, sị:
25 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị banyere ndị Juda niile n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ya bụ, n’afọ mbụ nke ọchịchị Nebukadreza, bụ́ eze Babịlọn;
36 O wee ruo n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, eze Juda, na okwu a si n’ọnụ Jehova ruo Jeremaya ntị, sị: