Ezikiel 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘M ga-eme ka iwe ju ọtụtụ ndị obi mgbe m ga-eme ka e si n’ime gị dọrọ ndị mmadụ n’agha laa ná mba dị iche iche, n’ala ị na-amaghị.+
9 “‘M ga-eme ka iwe ju ọtụtụ ndị obi mgbe m ga-eme ka e si n’ime gị dọrọ ndị mmadụ n’agha laa ná mba dị iche iche, n’ala ị na-amaghị.+