Aịzaya 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị isi Zoan ezuzuwo nzuzu,+ a ghọgbuwo ndị isi Nọf,+ ndị isi+ nke ebo ya niile emewokwa ka Ijipt na-awagharị awagharị. Jeremaya 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụ Nọf+ na ụmụ Tapanis+ na-eri opu isi gị.+ Hosia 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na, lee! ha ga-ala n’ihi na e bibiwo ya.+ Ijipt ga-achịkọta ha ọnụ;+ Memfis+ ga-eli ha. Ahịhịa akụwa ga-eweghara ihe ha+ a na-achọsi ike, bụ́ ndị e ji ọlaọcha mee; ọhịa ogwu ga-ejupụta n’ụlọikwuu ha.+
13 Ndị isi Zoan ezuzuwo nzuzu,+ a ghọgbuwo ndị isi Nọf,+ ndị isi+ nke ebo ya niile emewokwa ka Ijipt na-awagharị awagharị.
6 N’ihi na, lee! ha ga-ala n’ihi na e bibiwo ya.+ Ijipt ga-achịkọta ha ọnụ;+ Memfis+ ga-eli ha. Ahịhịa akụwa ga-eweghara ihe ha+ a na-achọsi ike, bụ́ ndị e ji ọlaọcha mee; ọhịa ogwu ga-ejupụta n’ụlọikwuu ha.+