1 Ndị Eze 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eze Izrel wee zaa, sị: “Gwanụ ya, sị, ‘Ka onye ka na-eke ekike+ agha eke ghara ịnya isi dị ka onye na-atọpụ ya atọpụ.’”+ Ilu 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ aka ndị dị uchu ga-achị achị,+ ma aka dị umengwụ ka a ga-amanye ịrụ ọrụ.+ Ekliziastis 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 oge ịhụ mmadụ n’anya na oge ịkpọ mmadụ asị;+ oge agha+ na oge udo.+
11 Eze Izrel wee zaa, sị: “Gwanụ ya, sị, ‘Ka onye ka na-eke ekike+ agha eke ghara ịnya isi dị ka onye na-atọpụ ya atọpụ.’”+