Ezikiel 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-esetị aka m ime ndị Filistia+ ihe, m ga-ebipụ ndị Keretaịt,+ bibiekwa ndị niile ọzọ bi n’ụsọ oké osimiri.+
16 Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-esetị aka m ime ndị Filistia+ ihe, m ga-ebipụ ndị Keretaịt,+ bibiekwa ndị niile ọzọ bi n’ụsọ oké osimiri.+